Back to the previous page

Artist: Phyno
Album:  The Playmaker
Song:   Obiagu
Typed by: AZ Lyrics

O'biara board (o'biara board)
O'biara board (o'biara board)
Onwere show (onwere show)
Imana onwere show (onwere show)

Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu
Kama asa ga-awum n'ala, m'achula ya achu
Ima boys na'agbashi mbo ike na efinishi obodo
Gbaputa, ebupute okpogho
Imana men nwelu Obiagu
Imana guys nwelu Obiagu
Imana uwa mgbede di, Obiagu
Imana boys nwelu, Obiagu (Obiagu)
Onye nku nu (Obiagu), kpaputa ya k'osie (Obiagu)
Onye ego nu (Obiagu), weputa ya ka'm fu'nu (Obiagu)
Kpaputa ya ka'mhu nu (Obiagu)
Nyem nyem kam kadu (Obiagu)
Wunyelum honour (Obiagu) (inweeya)
Ah! Onye isi wunyelum honour
Ibukwa ezege wunyelum honour
Eh! Onye eze wunyelum honour
Kam solo umu ogbom wee kulu mgwo

Maka, dika gi amaghi n'ibu santa
Ego m'nyere gi aburo canter
Men na-ballu na recession ebe ndi
Owu saga here sugakwa grammer
Omegide kute udiokpa
O ga eweputalu gi temkpa
Onye isi ibu lekpa mana umu asa na-agalu gi mental
Agbalusia nwa ngene, agbalusia ekulu nwa ngene nuo'a
Juo my mens na ekwelum isi nwa ngwere kpo
Since I discovered now, adim covered so
Anyi tinye isi fancha ebido run nu wa for cover iyoo

Boys oh yeah (oh yeah) boys oh yeah (oh yeah)
Unu sikwa'mu gawa (oh yeah)
Sinu ya n'inwere ya (oh yeah)
Boys oh yeah (oh yeah) boys oh yeah (oh yeah)
Unu sikwa'mu gawa (oh yeah)
Sinu ya n'inwere ya (oh yeah)

Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu
Kama asa ga-awum n'ala, m'achula ya achu
Ima boys na'agbashi mbo ike na efinishi obodo
Gbaputa, ebupute okpogho
Imana men nwelu Obiagu
Imana guys nwelu Obiagu
Imana uwa mgbede di, Obiagu
Imana boys nwelu, Obiagu (Obiagu)
Onye nku nu (Obiagu)
Kpaputa ya k'osie (Obiagu)
Onye ego nu (Obiagu)
Weputa ya ka'm fu'nu (Obiagu)
Kpaputa ya ka'mhu nu (Obiagu)
Nyem nyem kam kadu (Obiagu)
Wunyelum honour (Obiagu)
Ah! Isito nwa wunyelum honour
N'ibukwa ezege wunyelum honour
Eh! Levels wunyelum honour
Oam solo umu ogbom wee kulu n

Ifegboba aga-a'dodge ya (oh)
Asikwa na-aga a'lodge ya (oh)
Onawakwa-aga a'act ya (oh)
Onawulie ezuo panti ya (oh)
Mmegide chokwa ego'm ngwa
Nwa nwa n'aga a'search ya (oh)
Obulu ya aga-a'casti ya (oh)
Tudapu ya aga-a'flash ya (oh)

Imana agbalusia nwa ngene
Agbalusia ekulu nwa ngene nuo'a
Juo my mens na ekwelum isi nwa ngwere kpo
Since I discovered now, adim covered so
Anyi tinye isi fancha ebido run nu wa for cover iyoo

Boys oh yeah (oh yeah) boys oh yeah (oh yeah)
Unu sikwa'mu gawa (oh yeah)
Sinu ya n'inwere ya (oh yeah)
Boys oh yeah (oh yeah) boys oh yeah (oh yeah)
Unu sikwa'mu gawa (oh yeah)
Sinu ya n'inwere ya (oh yeah)

Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu
Kama asa ga-awum n'ala, m'achula ya achu
Ima boys na'agbashi mbo ike na efinishi obodo
Gbaputa, ebupute okpogho, imana men nwelu Obiagu
Imana guys nwelu Obiagu
Imana uwa mgbede di, Obiagu
Imana boys nwelu, Obiagu (Obiagu)
Onye nku nu (Obiagu)
Kpaputa ya k'osie (Obiagu)
Onye ego nu (Obiagu), weputa ya ka'm fu'nu (Obiagu)
Kpaputa ya k'anyi hunu (Obiagu)
Nyem nyem kam kadu (Obiagu)
Wunyelum honour (Obiagu)

O'biara board (o'biara board)
O'biara board (o'biara board)
Onwere show (onwere show)
Imana onwere show (onwere show)
Odi karid (odi karid)
Imana odi karid (odi karid)
Onwere levels (onwere levels)
Imana onwere levels (onwere levels)
Odi mbada (odi mbada)
Imana odi mbada (odi mbada)
Obu ishito (obu ishito)
Imana obu ishito (obu ishito)
Obu ya k'awusa (obu ya k'awusa)
Imana obu ya k'awusa (obu ya k'awusa)
Onwere ya (onwere ya)
Imana onwere ya (onwere ya)

Extraordinaire